13 Febrụwarị
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì February 13)
February 13
obere ụdị nke | 13th |
---|---|
Akụkụ nke | Febụwarị |
13 Febrụwarị bu ubochi nke 13th (nke iri na atọ) na onwa ana kpo Febrụwarị. Na Gregorian calender, 13 Febrụwarị bu ubochi nke 44th na afo. Anyi nwere agugu ubochi 321 (322 na afo nke ana-kpo leap-year) du mgbe afo na agwu.