Federal College of Education, Abeokuta

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Federal College of Education, Abeokuta
academic institution
Oge/afọ mmalite1976 Dezie
affiliationMahadum nke Ibadan, Mahadum nke Ȯra Lagos Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAbeokuta Dezie
ebeȮra Ogun Dezie
nhazi ọnọdụ7°11′49″N 3°27′11″E Dezie
webụsaịtịhttps://fce-abeokuta.edu.ng/ Dezie
Map

Federal College of Education Abeokuta (FCEA), (nke a na -akpọbu Federal Advanced Teachers College ) bụ ụlọ ọrụ ọha enyere ikike inye akwụkwọ asambodo nke National Education (NCE) nye ụmụ akwụkwọ gụsịrị akwụkwọ nke ọma. [1] [2] [3] E hiwere ya na afọ 1976 na Osiele, Ogun State, ndịda ọdịda anyanwụ Nigeria . Dr. Rafiu Adekola Soyele bu godụ onye etinyere dịka onye isi oge nta.. Kọleji ahụ na -eme usoro igụ akwụkwọ ụzọ atọ: NCE, nzere a ana enweta site na mmekọrita Mahadum Ibadan na Mahadum Steeti Lagos, na PGDE. [4] [5]

Ndabere[dezie | dezie ebe o si]

Ụlọ akwụkwọ mahadum ahụ bụ mahadum izizi mbụ na steeti Ogun. [6] Ụlọ akwụkwọ ahụ bidoro ịrụ ọrụ na afọ 1976, [7] n'otu ebe ya na Abeokuta Grammar School, tupu ọ kwaga ebe nke ya ahụ na adịgide adịgide na afọ 1978 na Osiele.

Ngalaba Ụlọ akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ụlọ akwụkwọ ahụ na -enye ọtụtụ nkuzi n'okpuru ngalaba ndị a; [8] [9] [10] [11]

  • Ụlọ akwụkwọ nke Arts na Social Sciences
  • Ụlọ akwụkwọ mmuta
  • Ụlọ akwụkwọ nke asụsụ
  • Ụlọ akwụkwọ sayensị
  • Ụlọ akwụkwọ nke ọmụmụ aka ọrụ

Ụlọ akwụkwọ a na -enyekwara ụmụ akwụkwọ aka inweta ahụmịhe na ngalaba ọmụmụ ha dị iche iche site na mmemme SIWES. [12]

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. NCCE Online. www.ncceonline.edu.ng. Retrieved on 2021-05-30.
  2. EDU. Federal College Of Education (en-US). FEDERAL MINISTRY OF EDUCATION. Retrieved on 2021-05-30.
  3. List of Accredited Colleges of Education in Nigeria (en). www.myschoolgist.com (2017-01-04). Retrieved on 2021-05-30.
  4. Keyinde Adeyemi. college closed in ogun over students election crisis. Daily Trust. Retrieved on 13 February 2016.
  5. Archived copy. Archived from the original on 15 July 2017. Retrieved on 17 August 2019.
  6. About Us | Federal College of Education Abeokuta (en-US). Retrieved on 2021-05-30.
  7. Federal College of Education, Abeokuta fceabeokuta| School Fees, Courses & Admission info. universitycompass.com. Retrieved on 2021-05-30.
  8. Academy (2019-02-27). Courses in Federal College of Education, Abeokuta (FCEABEOKUTA) (en-US). Samphina Academy. Retrieved on 2021-05-30.
  9. ago (2020-01-01). List of Courses Offered at Federal College Of Education Abeokuta (FCEABEOKUTA) (en-US). Nigerian Scholars. Retrieved on 2021-05-30.
  10. Admin (2020-10-23). Full List of Courses Offered In Federal College Of Education Abeokuta (FCEABEOKUTA) (en-US). ITSJAMBNEWS. Archived from the original on 2021-06-02. Retrieved on 2021-05-30.
  11. FCE Abeokuta Brochure: List of Courses & Requirements. Lagos Universities Info (LASU-INFO) | Nigerian Schools and Exam News. Retrieved on 2021-05-30.
  12. Federal Colleges Of Education In Nigeria Participating In SIWES (en-US) (2020-01-19). Retrieved on 2021-05-30.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]