Fela Kuti (song)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fela Kuti (song)
Album
ahaCarnival III: The Fall and Rise of a Refugee Dezie
na-esochiJ'ouvert Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie
onye na-eme ihe nkiriWyclef Jean Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2017 Dezie
onye na-emepụta iheJerry Duplessis Dezie

Àtụ:Album ratingsCarnival III: The Fall and Rise of a Refugee bụ nke asatọ studio-album nke onye na-agụ egwu na onye na-ede egwu na onye rapper Wyclef Jean. A wepụrụtara ya na Septemba 15, n'afọ 2017.[1]

Na June 22, n'afọ 2017, Jean wepụtara egwu mbụ site na abọm ahụ, nke akpọrọ "Fela Kuti", tinyere egwu ọzọ, nke akpụrụ "What Happened to Love".[2][3] Na Julaị 14, n'afọ 2017, Wyclef wepụtara "Fela Kuti" vidiyo abụ.[4]

Mai Perkins nke Pop Magazine dere na nyocha dị mma, "Carnival 3 ziri ezi n'oge. Edere egwu Wyclefī na-eto eto na ike na ntachi obi. Abọm ahụ bụ ọrụ dị mkpirikpi nke nwere ọtụtụ atụmatụ na otuto nye ndị dị ka Fela Kuti yana akara nke hip-hop. " Maazị Wavvy nke Cult MTL nyere nkatọ na-adịghị mma, na-akọwa abọm ahụ dị ka "ihe dị ọnụ ala nke nostalgia cash-in".

Na Disemba 25, n'afọ 2017, Jean kwupụtara The Carnival Tour na mgbasa ozi mmekọrịta.[5][6] Ọ malitere na Febụwarị 9, n'afọ 2018, wee gwụ na Ọktoba 26, n'afọ 2018, mgbe mememe iri ise na isee gosipụtara.

  1. "Carnival III: The Fall and Rise of a Refugee" by Wyclef Jean on iTunes. iTunes. Retrieved on June 22, 2017.
  2. Wyclef Jean Releases 'Fela Kuti,' Announces 'Carnival III' Release Date - XXL. XXL Mag. Retrieved on June 22, 2017.
  3. Wyclef Jean - What Happened to Love (Audio) ft. Lunch Money Lewis. YouTube. Retrieved on June 22, 2017.
  4. WyclefVEVO (July 14, 2017). Wyclef Jean - Fela Kuti (Lyric Video). Retrieved on July 20, 2017.
  5. Instagram post by Wyclef Jean • Dec 25, 2017 at 7:43pm UTC. Instagram. Retrieved on January 7, 2018.
  6. Instagram post by Wyclef Jean • Dec 25, 2017 at 5:18pm UTC. Instagram. Retrieved on January 7, 2018.