Gaa na ọdịnaya

Felix Halfon

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Felix Halfon
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịIsrael Dezie
Obodo maka egwuregwuIsrael Dezie
Aha enyereFelix Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Eprel 1972 Dezie
Ebe ọmụmụBat Yam Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaHebrew Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Felix Halfon ( Hebrew , amuru 7 Eprel 1972) bu onye egwuregwu bọọlụ Israel.

Mkpebi mbubata ọgwụ ọjọọ

[dezie | dezie ebe o si]

N'August 2003, e jidere Halfon ka ọ na-ebuba cocaine na ọdụ ụgbọ elu mba ụwa nke Ben Gurion . [1] Na 2004 a mara Felix ikpe maka afọ 4.5 n'ụlọ mkpọrọ mana a tọhapụrụ ya na June 2006 mgbe afọ 2.5 gasịrị maka àgwà ọma. [2]

Nkwanye ugwu

[dezie | dezie ebe o si]
  • Iko steeti (1):
    • 1999
  • Liga Gimel (Sharon) (1):
    • 2011-12

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "פליקס חלפון נעצר בחשד להברחת קוקאין". פליקס חלפון נעצר בחשד להברחת קוקאין. 20 August 2003. Archived from the original on 17 September 2020. Retrieved 31 August 2024.
  2. "פליקס חלפון: "אני יוצא לדרך טובה"". פליקס חלפון: "אני יוצא לדרך טובה". 8 June 2006. Archived from the original on 16 September 2020. Retrieved 31 August 2024.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Felix Halfon – Israel Football Association league player details