Felizarda Jorge

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Felizarda Jorge
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịAngola Dezie
aha ezinụlọ yaJorge Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Febụwarị 1985 Dezie
Ebe ọmụmụLuanda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaPortuguese Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheike n'ihu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2002 Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuC.D. Maculusso Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Felizarda da Conceição Jorge (amụrụ na Febụwarị 23, 1985) bụ onye Angola na-egwu egwuregwu basketball.[1] Na 2012 Summer Olympics, ọ sonyere n'òtù egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Angola na ihe omume ụmụ nwanyị. Ọ dị fiit asaa na sentimita asatọ n'ogologo.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Felizarda Jorge. London2012.com. The London Organising Committee of the Olympic Games and Paralympic Games Limited. Archived from the original on 2 September 2012. Retrieved on 12 September 2012.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:G.D. Interclube Women's BasketballÀtụ:G.D. Interclube Africa Clubs Champions Cup for Women 2013