Feoma Uddoh
Ifeoma Hope Uddoh, ma ọ bụ Ifeoma Nwakwesi Uddoh bụ onye Naijiria Ifeoma Hope Oddoh Ifeoma Nwabwesi Uddoth
Onye ọchụnta ego mmekọrịta mmadụ na ibe ya. Ọ bụ onye guzobere Shecluded, ụlọ ọrụ akwụmụgwọ fintech nke e mere maka ụmụ nwanyị n'Africa. ụmụ nwanyị fintech na-akwụ ụgwọ n'Africa
Ifeoma Uddoh | |
---|---|
Nationality | |
Citizenship | |
Occupation |
|
Onye ọchụnta ego mmekọrịta mmadụ na ibe ya. Ọ bụ onye guzobere Shecluded, ụlọ ọrụ akwụmụgwọ fintech nke e mere maka ụmụ nwanyị n'Africa. ụmụ nwanyị fintech na-akwụ ụgwọ n'Africa[1]
Na Disemba 2019 Uddoh bụ otu n'ime ụmụ nwanyị ise na-azụ ahịa ka ha pụta dị ka ndị mmeri nke asọmpi UK-Nigeria Tech Hub nke British High Commission kwadoro na Lagos. British High Commission Lagos[2] Ndị mmeri nwetara nkwado iji gaa United Kingdom maka January 2020 UK-Africa Investment Summit. United Kingdom[3][4]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ TechCabal, Nigerian Women in Tech, March 2020, p.61.
- ↑ Emma Okonji, British Commission to Sponsor Entrepreneurs to UK-Africa Investment Summit, This Day, 16 December 2019. Accessed 16 May 2020.
- ↑ Tunde Ososanya, UK-Nigeria Tech Hub: 5 Nigerian women entrepreneurs to get UK training, Legit, 9 Jan 2020. Accessed 16 May 2020.
- ↑ Department for Digital, Culture, Media and Sport, Finalists announced for the International Tech Hub Network’s Female Tech Founders and TeXchange programmes, gov.uk, 13 January 2020. Accessed 20 16 2020.