Fettouma Touati

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fettouma Touati
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1950 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ, ode akwukwo ifo Dezie

Fettouma Touati (amụrụ n'afọ 1950) bụ onye Algeria-French na-ede akwụkwọ akụkọ na French.[1]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Fettouma Touati na Azazoa, obere obodo dị n'ugwu na mpaghara Kabylia nke Algeria. Nne na nna ya kwa gara France na 1951, tupu Agha Nnwere Onwe Algeria. N'afọ 1975, ọ nachita Kabylia rụọ afọ anọ, ma rụọ ọrụ dị ka onye na-elekọta ọ́bá akwụkwọ na Mahadum Tizi Ouzou.[1][2]

Akwụkwọ akụkọ ya bụ Le printemps désespéré (Desperate Spring) gosipụtara ndụ nke ọgbọ atọ nke ụmụ nwanyị Algeria, na - egosipụta ụzọ netwọk mmekọrịta ụmụ nwanyị si akwado ha n'ịnagide Ịkpa ókè agbụrụ n'ịkpa ókè nwoke na nwanyị nke ụmụ nwanyị Algerian tara ahụhụ.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Oge opụpụ ihe ubi na-enweghị olileanya: ndụ ụmụ nwanyị Algeria. 1984. Ros Schwartz sụgharịrị ya n'asụsụ Bekee dị ka Desperate Spring, The Women's Press, 1987.

Ebesịbịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 (2000) "Fettouma, Touati", in Killam: The companion to African literatures. Oxford: J. Currey. 
  2. Lindsey Moore (2008). Arab, Muslim, Woman: Voice and Vision in Postcolonial Literature and Film. Routledge, 49–51. ISBN 978-1-134-13878-4.