Fikile Khosa
Ọdịdị
Fikile Khosa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Zambia |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Julaị 1996 |
| Ebe ọmụmụ | Zambia |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Red Arrows F.C., Zambia women's national association football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Fikile Khosa bụ onye Zambia na-agba bọọlụ na-agba dịka onye na-agbachitere Red Arrows. Ọ bụ otu n'ime ndị otu egwuregwu bọọlụ nke Zambia na asọmpi bọọlụ na afọ 2020 Summer Olympics .[1][2][3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ KHOSA Fikile. Olympics. Archived from the original on 17 July 2021. Retrieved on 17 July 2021.
- ↑ Jamie Spencer (6 July 2021). Every confirmed women's football squad for the 2020 Olympic Games. 90Min. Retrieved on 17 July 2021.
- ↑ Ameé Ruszkai (13 July 2021). Olympics 2020 squads: USWNT, Team GB & every official women's football tournament roster. Goal. Retrieved on 17 July 2021.