Fikirte Addis
Appearance
Fikirte Addis | |
---|---|
![]() Fikirte at the Origin Africa Fiber to Fashion Awards, 2011 | |
Born | Fikirte Addis 3 Ọgọstụ 1981 |
Occupation | |
Years active | 2009–present |
Website | Àtụ:URL |
Fikirte Addis
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ethiopia ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Ọgọọst 1981 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Addis Ababa ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye mmebe ejiji, onye ọchụnta ego ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 ![]() |
webụsaịtị | http://yefikirdesign.com/ ![]() |
Fikirte Addis (amuru Ọgọst 3, 1981) bu onye mmebe ejiji ndi Etiopia. N'afọ 2009, Addis hibere akara nke ya–Yefiker Design–nke na-emepụta uwe bụ nkọwa ọgbara ọhụrụ nke uwe ọdịnala ndị Etiopia. Ọrụ ya bịara bụrụ nke a ma ama n'afọ 2011, mgbe ọ bụ onye mmebe pụtara ìhè na izu ụka Ejiji Africa nke abụọ kwa afọ na New York City.
Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]
hibere akara nke ya–Yefiker Design–nke