Fipa language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fipa language
asụsụ, modern language
obere ụdị nkeNyika-Safwa Dezie
mba/obodoTanzania Dezie
ụmụ amaala kaRukwa Region, Tanga Dezie
usoro ederedeLatin script Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Fipa (Fipa: Ichifipa) bụ asụsụ Bantu nke Tanzania . Ọ bụ ndị Fipa na-asụ ya, ndị bi na Ufipa plateau na Mpaghara Rukwa nke Ndịda ọdịda anyanwụ Tanzania n'etiti Odo mmịrị Tanganyika na Odo mmịrị Rukwa. Agbụrụ nke ndị Fipa buru ibu karịa ndị na-asụ asụsụ Fipa. Na ala Tanzania, ndị enere ike ikowa ndị na-asụ Mambwe-Lungu dị ka Fipa ma were asụsụ ha dị ka olumba Fipa. A na-asụkwa Lungu na Mambwe na Zambia ebe ewere ha dị ka asụsụ na ndị na-asụ asụsụ a dị ka agbụrụ n'onwe ha, kama na ndị ọkà mmụta asụsụ na-ewere Lungu na Мambwe dị ka olumba n'ime otu asụsụ. E nwere olumba atọ: Milanzi (nke a na-akpọkwa IchiSukuuma), Kwa (Ichikwa) na Nkansi. Maho (2009) kewara M.131 Kulwe (Kuulwe, enweghị koodu ISO) dị ka nke kacha yie Fipa. Ma ọ bụghị ya, olumba ndị ahụ bụ Milanzi (Fipa-Sukuma, Icisukuuma), South Fipa, Kandaasi (Icikandaasi), Siiwa (Icisiiwa), Nkwaamba (Icinkwaamba), Kwa (Icikwa), Kwaafi (Ickwaafi), Ntile (Icintile, Cile), Peemba (Icipeemba).

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]