Jump to content

Firoja Bibi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Firoja Bibi
Personal details
Political partyAll India Trinamool Congress

Firoja Bibi makwaara dị ka Nandigram er Maa (Nne nke Nandigram) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke so na All India Trinamool Congress. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye omebe iwu nke Nandigram na West Bengal Legislative Assembly site na 2009 ruo 2016.[1] Mgbe e mesịrị, a họpụtara ya dị ka onye omebe iwu na West Bengal Legislative Assembly nke Panskura Paschim..

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]