Flora Nwapa
Jump to navigation
Jump to search
Flora Nwapa | |
---|---|
Múrú |
January 13 1931 (age 90) Oguta |
Nwürü |
16 October 1993 (afọr 62) Enugu |
Orü | Onye édémédé akwụkwọ |
Florence Nwanzuruahụ Nkiru Nwapa (13 January 1931 – 16 October 1993) bụ onye Naijiria nke na ede ihe nderede na akwụkwọ. Aha ejiri mara ya bụ Flora Nwapa. Ndi mmadụ na akpọ kwa ya nne nke akwụkwọ oloro ohụrụ na Africa. Oso na ụmụ nwanyi ndi bu ụzọ debe akwụkwọ bia kwa bụrụ nwanyi nke mbụ na Africa bipụtara akwụkwọ na asụsụ Bekee na Obodo ndi Britain. Nke mekwara ka enye ya ude mba ụwa[1] maka akwụkwọ nke mbụ ya nke ana akpọ Efuru nke ebipụtara na afọ 1966 site na aka ndi Heinemann Educational Books. Na egbochina na nwa ada Nwapa aghụtaghi onwe ya na ọnọdọ nke onye na agbatara ụmụ nwanyi ọtụtọ na ihe nịịle, a kasị mara ya maka ntụghari ndụ na omenala Igbo site na olile anya nke ụmụ nwanyi.[2]
Ihe Nkwalite[mèzi | mèzi mkpụrụ]