Focus...

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Focus...
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha ọmụmụBernard Edwards Jr. Dezie
aha pseudonymFocus... Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụManhattan Dezie
ŃnàBernard Edwards Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe ndeko, odee egwu, rapper, onye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1999 Dezie
ngwa egwubass guitar, Jita, olu egwụ Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie
akara ndekọAftermath Entertainment Dezie

Bernard Edwards Jr. (amụrụ na Nọvemba 6, 1972), nke a maara dị ka Focus..., bụ ónyé America na-emepụta egwu si New York City.[1] O nwetara nnukwu nkwado na ụlọ ọrụ egwu mgbè ọ bịanyere áká na Dr. Dre's Aftermath Entertainment, na 2002. Kemgbe ahụ, o mepụtara egwu màkà ọtụtụ ndị omenkà ama ama, gụnyere Dr. Dre, Eminem, Kendrick Lamar, Snoop Dogg, Rick Ross, John Legend, The Game, Ice Cube, Busta Rhymes, Fabolous, 50 Cent, Schoolboy Q, Joe, Christina Aguilera, Jennifer Lopez, Beyoncé, Lil Wayne, Ameriie, Christina Millian, Mac Dre, Marsha Ambrosius na ndị ọzọ.[2]

Ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Focus... bụ nwa nwoke nké Bernard Edwards nwụrụ anwụ, ónyé guzobere disko na R&B band Chic.[2] A mụrụ ya na Manhattan, New York City, ma zụlite ya na Tri-State Region.[2] Edwards Jr. na-eto nna ya màkà ịhụnanya ya maka mmepụta nke egwu, nke ọ mepụtara site na nwata, na-aga ọtụtụ oge studio na nna ya.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Focus – artist. rateyourmusic.com. Sonemic, Inc.. Retrieved on November 29, 2019.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 "a.Fam MySpace"