Folake Olunloyo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Folake Olunloyo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereFolake Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Folake Olunloyo-Oshinowo bu onye ndọrọ ndọrọ ọchichi na obodo Naịjiriya na onye so na ndi ome iwu nke ala.[1][2]

Ọru[dezie | dezie ebe o si]

Olunloyo-Oshinowo na mbu, ọ bu onye nyemaka onye  na ekwuchitere ndi ome iwu nke ala onye nke a na akpọ, Alhaji Aminu Waziri Tambuwal, tụpụ o si na otu patị nke ana akpọ Peoples' Democratic Party (PDP)  gafere na nke a na akpọ All Progressive Congress (APC).[3]

Echiri Olunloyo-Oshinowo echichi nke Aare Egbe Omo Iyalode; Di ya bu Dr. Tunde Oshinowo.[4]

References[dezie | dezie ebe o si]