Folarin
Ọdịdị
Folarin bụ aha Yoruba nke sitere na Yoruba pụtara "ṅa-eje ije ṅa akụ na ụba".
Ndị ama ama nwere aha ahụ gụnyere:
Ndị a kpọrọ aha
[dezie | dezie ebe o si]- Folarin Ogunsola (amụrụ n'afọ 1997) Onye Gambia na-egwu mmiri
- Folarin Campbell (amụrụ n'afọ 1986) Onye Naijiria-Amerịka na-agba bọọlụ
- Folarin Madandola (amụrụ n'afọ 1993)
Ndị bịara: Obafemi Awolowo University, Ile-Ife, OSun state, Nigeria Nigerian Estate Surveyor and Valuer
- Folarin Adebusola-Quad I (amụrụ na Disemba 2nd)
Onye ọchụnta ego Naijiria na mmepe azụmaahịa / onye ndụmọdụ IT
- Folarin Komaiya (amụrụ n'afọ 1985)
Ọkà okwu n'ihu ọha na onye ndụmọdụ teknụzụ
Ndị nwere aha nna
[dezie | dezie ebe o si]- Adebesin Folarin (1877-1949) Onye ọka ikpe Naijiria
- Teslim Folarin (amụrụ n'afọ 1963) Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Tope Folarin (amụrụ n'afọ 1981) Onye edemede Naijiria-Amerịka
- Alani Folarin (1958-2018) Onye ọchụnta ego Naijiria