Fozia Hashim
Ọdịdị
Fozia Hashim
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Eritrea |
aha enyere | Fawzia / Fozia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1956 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Onye òká ikpe |
Ọkwá o ji | Minister of Justice |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Front for Democracy and Justice |
Fozia Hashim bụbu onye isi ụlọ ikpe dị elu nke Eritrea . Ọ bụ nwanyị Alakụba nke sitere na Jeberti. N'afọ 1993, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Minista Ikpe Ziri Ezi.[1]
Dị ka Minista Ikpe Ziri Ezi, ọ bụ ya na-ahụ maka ịhazigharị usoro ụlọ ikpe na idepụta kodu iwu ọhụrụ. Ọfịs ya na-enyocha nkwupụta na iwu niile. N'okpuru idu ndú ya, ụlọ ikpe obodo ahọpụtala ndị majie ha.[2]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Killion (1998). Historical Dictionary of Eritrea. The Scarecrow Press. ISBN 0-8108-3437-5.
- ↑ Community Courts: Helping Citizens Settle Disputes out of Courts. Archived from the original on 2006-09-29. Retrieved on 2006-09-02.