Jump to content

Françoise Mbango Etone

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Françoise Mbango Etone
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon, France Dezie
obodo maka egwuregwuKameroon, France Dezie
aha n'asụsụ obodoFrançoise Mbango Etone Dezie
Aha enyereFrançoise Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya14 Eprel 1976 Dezie
Ebe ọmụmụYaoundé Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpitriple jump Dezie
so na2008 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2002 Commonwealth Games, 1998 Commonwealth Games Dezie

Françoise Mbango Etone (amụrụ na 14 Eprel, na afọ 1976 na Yaoundé) bụ nwanyị na-eme egwuregwu na Cameroon. Ọ na-asọ mpi mba ụwa maka France kemgbe afọ 2010.[1] Mgbe ọ na-asọmpi maka Cameroon, Etone bụ onye nwetara ọla edo nke Olympic ugboro abụọ na mpụga atọ na afọ 2004 Olympic Games na Athens, Greece na afọ 2008 Olympic Games na Beijing, China. O nwere ihe ndekọ Olympic maka ịwụli elu okpukpu atọ nke o setịpụrụ na 15.39 m na Beijing Olympics na afọ 2008. 15.39 m bụ nke atọ kachasị ogologo nke ụmụ nwanyị na-awụli elu okpukpu atọ n'akụkọ ihe mere eme n'ọnọdụ ọ bụla.[2] Naanị ụmụ nwanyị iri abụọ na ise agbaala mita iri na ise, Etone agbaala karịa mita iri na asaa n'ime mbọ iri na otu ikpeazụ ya n'egwuregwu Olympic naanị.

Etone bụkwa onye nwere nkà na-awụli elu ogologo nke mechara nke abụọ na African Championships na 1999. Etone bụ nwanyị mbụ na-eme egwuregwu na-anọchite anya Cameroon iji merie ihe nrite na Commonwealth Games, World Championships na Olympic Games. Ọ bụ onye na-enweta agụmakwụkwọ na mmemme Olympic Solidarity kemgbe ọnwa Nọvemba, na afọ 2002.

N'ime afọ agụmakwụkwọ 2005 rue afọ 2006 ọ biri na New York City na agụmakwụkwọ iji gaa Mahadum St. John na Queens, New York. E mere ka agụmakwụkwọ ahụ nwee ike site na mmekorita nke ụlọ ọrụ ọkụ eletrik America AES Sonel tinyere onye nnọchi anya US na Cameroon, Niels Marquardt. Ọ họọrọ Mahadum St. John maka ịmụ ihe (ya na nwanne ya nwanyị nke obere, Berthe) n'ihi nkwado ụlọ akwụkwọ ahụ na-akwado mmemme ọdịbendị na Cameroon.

Ihe ndekọ asọmpi[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:CMR
1996 African Championships Yaoundé, Cameroon 3rd Triple jump 12.51 m
1998 African Championships Dakar, Senegal 2nd Triple jump 13.80 m
Commonwealth Games Kuala Lumpur, Malaysia 10th Long jump 6.11 m
2nd Triple jump 13.95 m
1999 World Championships Seville, Spain 13th (q) Triple jump 14.12 m
All-Africa Games Johannesburg, South Africa 2nd Long jump 6.55 m
1st Triple jump 14.70 m
2000 African Championships Algiers, Algeria 3rd 4 × 100 m relay 46.97
1st Triple jump 13.87 m
Olympic Games Sydney, Australia 24th (h) 4 × 100 m relay 45.82
10th Triple jump 13.53 m
2001 Jeux de la Francophonie Ottawa, Canada 2nd Long jump 6.37 m
2nd Triple jump 14.56 m
World Championships Edmonton, Canada 2nd Triple jump 14.60 m
2002 Commonwealth Games Manchester, United Kingdom 2nd Triple jump 14.82 m
African Championships Radès, Tunisia 1st Long jump 6.68 m (w)
1st Triple jump 14.95 m
2003 World Indoor Championships Birmingham, United Kingdom 2nd Triple jump 14.88 m
World Championships Paris, France 2nd Triple jump 15.05 m
2004 World Indoor Championships Budapest, Hungary 6th Triple jump 14.62 m
Olympic Games Athens, Greece 1st Triple jump 15.30 m
2008 African Championships Addis Ababa, Ethiopia 1st Triple jump 14.76 m
Olympic Games Beijing, China 1st Triple jump 15.39 m
Representing Àtụ:FRA
2012 European Championships Helsinki, Finland 8th Triple jump 14.19 m

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Transfers of Allegiance", IAAF, 19 November 2010. Retrieved on 21 November 2010.
  2. Women's triple jump.


Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Françoise Mbango Etone at World Athletics
  • Françoise Mbango Etone at the International Olympic Committee
  • Françoise Mbango at Olympics at Sports-Reference.com (archived)