Jump to content

Franca Audu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Franca Audu
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereFranca Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya14 Febụwarị 1991 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
ọrụ ọ na-arụjudoka Dezie
ụdị egwuregwujudo Dezie

Templeeti:Infobox sportsperson

Franca Audu (a mụrụ na abalị iri na anọ ọnwa Febrụwarị 14 Febrụwarị 1991) bu onye judoka Naijiria nke gbara n'udi umunwanyi U48kg na U52kg. O nwetara ihe nrite ọla n'asọmpi Judo nke mba Afrika nke afọ 2010 na ihe nrite ọla abụọ n'egwuregwu Mba Afrika na afọ 2011 na 2015. [1] [2]

Ọrụ egwuregwu

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ puku abụọ na iri (2010), o sonyere na asọmpi Judo nke Afrịka e mere na Yaoundé, Tunisia, Audu nwetara ihe nrite ọlaedo na 48kg nke ụmụ nwanyị.  [3]

Franca Audu nwetara ihe nrite ọla ọla n'ime ihe omume 48 kg na egwuregwu Egwuregwu mba Africa e mere na Maputo, Mozambique na na afọ 2011. [4] N'otu asọmpi ahụ kwa n'afọ 2015 nke e mere na Brazzaville, Republic of the Congo, o nwetara ihe nrite ọla ọla ọzọ. [5]

  • Judo na Egwuregwu mba Afrika nke afọ 2011

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Franca Audu, Judoka, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
  2. Franca AUDU / IJF.org. www.ijf.org. Retrieved on 2020-11-20.
  3. African Championships Yaounde, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
  4. 'As you see me so, I be Judo'. BBC News Pidgin (2018-05-24). Retrieved on 2020-11-20.
  5. Franca Audu, Judoka, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.