Francine Zouga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Francine Zouga
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereFrancine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Novemba 1987 Dezie
Ebe ọmụmụYaoundé Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2012 Summer Olympics Dezie

Francine Estelle Zouga Edoa (amụrụ n'abalị̀ iteghete nke onwa Nọvemba afọ̀ 1987) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba n'etiti nke FF Chenois na Swiss Nationalliga B. Ọ sonyeere klọb Switzerland site na French Division 1 Féminine Montpellier HSC n'onwa Febụwarị afọ 2015.[1] Na 2012 Summer Olympics, ọ nọchitere anya mba Cameroon.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Zouga Francine Edoa, une Lionne à Génève Chenois FC", Sports & Elles, 4 February 2015. Retrieved on 6 June 2015. (in French)
  2. Francine Zouga Bio, Stats, and Results (en). Olympics at Sports-Reference.com. Archived from the original on 18 April 2020. Retrieved on 29 May 2017.