Francisca Oladipo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Francisca Oladipo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Jenụwarị 1978 Dezie
Ebe ọmụmụIda really Dezie
Ọrụ ọ na-arụprogrammer, ọkà mmụta sayensị kọmputa Dezie

Francisca Onaolapo Oladipo (amụrụ na 15 Jenụwarị 1978) bụ onye Naijiria Prọfesọ nke Sayensị Kọmputa, onye nchịkwa na onye edemede. Ka ọ na-erule afọ 2022, ọ bụ osote onye isi ala, Mahadum Thomas Adewumi, Naịjirịa. Tupu nhọpụta ya, ọ bụ onye nduzi nke Quality Assurance na Mahadum Federal, Lokoja, Kogi State, Nigeria. [1][2]Ọ bụ onye nhazi, Virus Outbreak Data Network Africa and Asia (VODANA). [2]Ọ bụ nwanyị mbụ jere ozi dị ka onye otu Kansụl Na-achị Isi na Mahadum Federal, Lokoja, na nwanyị mbụ bụ Onye isi nke Ngalaba Sayensị Kọmputa na mahadum ahụ.[2][3]

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2010, Oladipo nwetara nzere doctorate na sayensị kọmputa na Mahadum Nnamdi Azikiwe, nke Di na obodo Naijiria. [4]O nwetara nzere masta na nzere bachelọ n'otu mahadum ahụ. A na-akpọ Mahadum Nnamdi Azikiwe na obodo Naigeria N'afọ 2014, ọ bụ onye postdoctoral fellow na Massachusetts Institute of Technology n'okpuru TOTAL-MIT Empowering the Teachers Initiative.[5][6]

O webatara Asụsụ mmemme Python n'ime Computer Science Academic Program na Mahadum Federal, Lokoja ma guzobe otu PyFUL iji kwalite mmụta nke asụsụ mmemme. [7]O kesara ọrụ ya na PyCon, ndị ọzọ kwukwara maka ọrụ ya na Python. [8][9]Oladipo abụwo onye na-akwado mkpa maka data mepere emepe n'oge ọrịa COVID-19, isiokwu ọ gosipụtara na akwụkwọ ndị ọgbọ nyochara na dịka onye nnọchiteanya na nzukọ National Academy of Sciences 2021 nke United States gbasara ọrịa COVID-19 na Nnukwu data.[10][11][12]

Onyinye na nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Oladipo bụ Grace Hopper Faculty Scholar, na 2016 ọrụ ya ịkụziri ụmụ agbọghọ nọ n'afọ iri na ụma banyere ahụike ọmụmụ na ùgwù onwe onye site na ngwa mkpanaka agụmakwụkwọ. [13]N'afọ 2020, Oladipo bụ otu n'ime mmadụ iri na asatọ a kpọrọ aha dị ka ndị ọkachamara nke Nigerian Computer Society.[14]

Akwụkwọ ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Campus Connect. Professor Francisca Oladipo Appointed as the Pioneer Director of Quality Assurance, FUL. campusconnect.com.ng. Retrieved on April 8, 2020.
  2. 2.0 2.1 2.2 VODANA Executive Secretary, Prof Francisca Oladipo appointed as the Pioneer Director of Quality Assurance, Federal University Lokoja, Nigeria (en). www.vodan-totafrica.info. VODAN Africa & Asia. Retrieved on 2022-01-15.
  3. fulokoja. Francisca Onaolapo Oladipo. fulokoja.edu.ng. Retrieved on March 26, 2020.
  4. Oladipo. Africa Scientists Directory. Retrieved on 8 April 2021.
  5. Jessica Fjimori. A new leadership cadre for science and engineering. MIT News. Retrieved on April 8, 2020.
  6. Oredola (2017-02-08). Total, MIT, others task NUC on human capacity building (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2022-03-05.
  7. PyCon Clevaland 2019. Francisca Onaolapo Oladipo. us.pycon.org. Retrieved on April 8, 2020.
  8. Presentation: Implementing a Chatbot for Positive Reinforcement in Young Learners | PyCon 2019 in Cleveland, Ohio. us.pycon.org. Retrieved on 2022-01-15.
  9. Agbo (2021-09-01). "Co-design of mini games for learning computational thinking in an online environment" (in en). Education and Information Technologies 26 (5): 5815–5849. DOI:10.1007/s10639-021-10515-1. ISSN 1573-7608. PMID 33967590. 
  10. Contribution to the panel discussions at the First Session of the Intergovernmental Preparatory Committee for LDC5. United Nations (May 20, 2021). Retrieved on January 15, 2022.
  11. Reisen (2021). "Design of a FAIR digital data health infrastructure in Africa for COVID‐19 reporting and research" (in en). Advanced Genetics 2 (2): e10050. DOI:10.1002/ggn2.10050. ISSN 2641-6573. PMID 34514430. 
  12. Data-Informed Societies Achieving Sustainability: Tasks for the Global Scientific, Engineering, and Medical Communities: A Virtual Workshop. www.nationalacademies.org (September 2021). Retrieved on 2022-01-15.
  13. Tech Women (25 October 2016). GRACE HOPPER CELEBRATION UNITES FELLOWS AND MENTORS IN HOUSTON. techwomen.org. Retrieved on April 8, 2020.
  14. ANNUAL GENERAL REPORTS 2020.