Gaa na ọdịnaya

Franck Abd-Bakar Fanny

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Franck Abd-Bakar Fanny
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịCôte d'Ivoire Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1970 Dezie
Ebe ọmụmụAbidjan Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2021 Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Franck Abd-Bakar Fanny (1970– July 3, 2021) bụ onye Ivory Coast na-ese foto.[1][2]

N'afọ 2013 Fanny bụ otu n'ime ndị omenkà anọ ahọpụtara ịnọchite anya Ivory Coast na 55th Venice Biennale .[3]

N'afọ 2014, a gụnyere ya na ihe ngosi The Divine Comedy: Heaven, Purgatory, and Hell Revisited by Contemporary African Artists, nke gara na SCAD Museum of Art na Savannah, Georgia, na Smithsonian's National Museum of African Art, Washington, D.C..[4][5] N'afọ 2018 ọ natara ihe nrite Prix de l'Uemoa na mmemme Dak'Art nke iri na atọ.[6]

Ọ nwụrụ na Julaị 2, 2021 na Abidjan.[2]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Heaven. africa.si.edu. Archived from the original on 2022-07-04. Retrieved on 2022-06-14.
  2. 1 2 Décès de Franck Fanny, disparition brutale d'un photographe autodidacte | 7info (fr-FR). | 7info (3 July 2021). Archived from the original on 4 February 2022. Retrieved on 14 June 2022.
  3. Africa in Venice | Frieze (en). Frieze.
  4. The Divine Comedy: Heaven, Purgatory, and Hell Revisited by Contemporary African Artists at the SCAD Museum of Art. DAILY SERVING. Archived from the original on 2021-08-17. Retrieved on 2022-06-14.
  5. Loria (29 July 2015). Visions of afterlife at National Museum of African Art. Washington Blade: LGBTQ News, Politics, LGBTQ Rights, Gay News.
  6. Le monde de l’art en deuil : Le photographe Franck Fanny n’est plus - Abidjan.net News (fr). news.abidjan.net.