Gaa na ọdịnaya

Frederic Fokejou

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Frederic Fokejou
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereFrederic Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Disemba 1979 Dezie
Ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
Ụdị egwuregwuweightlifting Dezie
So na2012 Summer Olympics Dezie

Frederic Fokejou Tefot (ka amụrụ n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Disemba n'afọ 1979 na Bafoussam, Cameroon) bụ onye Cameroon na-ebuli ibu.[1] Ọ sọrọ mpi na 2012 Summer Olympics na ihe omume +105 kg.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Frederic Fokejou Tefot. London2012.com. Archived from the original on August 4, 2012. Retrieved on August 6, 2012.