Full Force

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Full force
musical group
aha njirimaraFull Force Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1976 Dezie
ebe e guzobereBrooklyn Dezie
ụdịrhythm and blues Dezie
akara ndekọColumbia Records, Ihe ndekọ Capitol Dezie
mba osiNjikota Obodo Amerika Dezie
Ihe nriteGolden Raspberry Award for Worst Original Song Dezie
ahọpụtara makaGolden Raspberry Award for Worst Original Song Dezie
webụsaịtịhttp://www.fullforceworld.com, http://www.forcefulworld.com/ Dezie

Full Force bụ otu egwu America nkè ndị na-agụ egwú hip hop na R&B na ndị na-emepụta ihe si Brooklyn, New York.

Ndị otu[dezie | dezie ebe o si]

  • B-Fine (Brian George) - ịgbà na mmemme ịgbà, olu nkwado
  • Shy Shy (Hugh Junior Clark) - guitar bass, backing vocals
  • Paul Anthony (Paul Anthony George) - olu
  • Bow-Legged Lou (Lucien George Jr.) - olu
  • Curt-T-T (Curt Bedeau) - ụbọ akwara, olu nkwado
  • Baby Gee (Gerry Charles) - mkpịsị aka, synthesizers, olu nkwado.

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Mmepụta na ide egwu[dezie | dezie ebe o si]

Ìgwè ahụ mepụtara ma dee égwu màkà ọtụtụ ndị na-ese egwu gụnyere UTFO, Doctor Ice, Samantha Fox, Patti LaBelle, The Force M.D.s, Britney Spears, James Brown, Lisa Lisa na Cult Jam, Backstreet Boys, 'N Sync, Cheryl Pepsii Riley, Selena na Lil' Kim.

Ihe kachasị mmá nkè Full Force bụ UTFO's "Roxanne Roxanne" (1984), ndekọ nke dugara na ọtụtụ ndekọ azịza, ọkachasị otu nke Roxanne Shanté. N'ime afọ 80s, otu ahụ mepụtara ọtụtụ ihe dị mkpa màkà Lisa Lisa na Cult Jam, gụnyere "I Wonder If I Take You Home", "All Cried Out" na "Head to Toe". Ha mekwara ihe màkà Samantha Fox, gụnyere "Naughty Girls (Need Love Too) " na "I Wanna Have Some Fun" na onye na-agụ egwu R&B Cheryl Pepsii Riley gụnyere US R&B nọmba otu "Thanks for My Child". Otu egwu ha nke 1988 "I'm Real" màkà James Brown nyere ónyé na-agụ egwú a ma ama ihe kachasị egwu ya ruo afọ iri na anọ, na-arị elu na US R&B nke abụọ.[1]

Tụkwasị na nkè a, otu ahụ dere ma mepụta ọtụtụ n'ime egwu sitere na abọm studio nke ise nke La Toya Jackson La Toya, gụnyere "You're Gonna Get Rocked!" na "You Blew," yana egwu Patti LaBelle "I Got It Like That", nke ha nyekwara olu a ma ama site na abọmpi ya nke 1989 Be Yourself.[2] Full Force nyekwara nkwado olu na egwu Bob Dylan abụọ edere n'oge nnọkọ màkà Infidels: "Death Is Not the End" (nke a tọhapụrụ na Down in the Groove (1988) na "Tell Me" (nke e wepụtara na The Bootleg Series Volumes 1-3 (Rare & Unreleased) 1961-1991).

Full Force's biggest hit from the 1990s bụ Backstreet Boys' 1998 US top 5/UK number 2 hit single "All I Have to Give".[3] Full Force sokwa ónyé bụbu nwunye Prince bụ Mayté rụkọọ ọrụ na album ya nke afọ 1995 bụ Child of the Sun, agbanyeghị na a ka na-ebipụtaghị egwu ahụ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. I'm Real (song by James Brown). Music VF. Retrieved on October 17, 2020.
  2. YOU'RE GONNA GET ROCKED - full Official Chart History. Official Charts Company. Retrieved on October 17, 2020.
  3. All I Have to Give - full Official Chart History. Official Charts Company. Retrieved on October 17, 2020.