Fyodor Dostoevsky

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dostoevsky, 1876

Fyodor Mikhaïlovitch Dostoevsky (Disemba 11, 1921 - Febụwarị 9, 1881) bụ onye edemede Russia nke a na-ewere dị ka otu n'ime ndị edemede kachasị ukwuu na ndị kasị nwee mmetụta n'ụwa. Akwụkwọ akụkọ Dostoevsky na akụkọ dị mkpirikpi emetụtala ọtụtụ ndị edemede, ndị ọkà ihe ọmụma na ndị na-eme fim, bụ ndị nọgidere na-amụ ha gburugburu ụwa. A na-enwe mmasị na akwụkwọ ya maka omimi uche, ọchị na ike ime mmụọ ha. Ndị nkatọ na-ewere 'Mpụ na ntaramahụhụ', 'Onye nzuzu', na 'Ụmụnna Karamazov' dịka akwụkwọ akụkọ ya kachasị ukwuu.[1][2][3]

  1. Fyodor Dostoyevsky | Biography, Books, Philosophy, & Facts | Britannica (en). www.britannica.com. Retrieved on 2023-02-04.
  2. Fyodor Dostoevsky - Biography and Works. Search Texts, Read Online. Discuss.. www.online-literature.com. Retrieved on 2023-02-04.
  3. Fyodor Dostoevsky. cs.mcgill.ca. Archived from the original on 2023-02-04. Retrieved on 2023-02-04.