GET Arena
Ọdịdị
GET Arena bụ ebe ịgba ọsọ kart na Lekki, Lagos n'ihu bu ụlọ nkwari akụ oriental . E mechiri ya kpamkpam. Ebe ahụ na-agụnyekwa ụlọ oriri na ọṅụṅụ n'etiti ihe ndị ọzọ dị ka ebe mmemme iji kwado nnọkọ mmekọrịta.[1][2][3][4]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Five places to visit in Lagos today". The Guardian. Archived from the original on September 10, 2022. Retrieved August 14, 2018.
- ↑ "Nigeria: GET Arena Hosts Turbotuesday". AllAfrica. This day. Retrieved August 14, 2018.
- ↑ "10 exciting ways to have fun in Lagos". Pulse. Archived from the original on August 15, 2018. Retrieved August 14, 2018.
- ↑ "GET Arena, Lekki, Lagos". TripAdvisor. Retrieved August 14, 2018.