Gabrielle Onguéné
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon, Russia |
| Obodo maka egwuregwu | Kameroon |
| Aha enyere | Gabrielle |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Febụwarị 1989 |
| Ebe ọmụmụ | Douala |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2007 |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Canon Yaoundé, Cameroon women's national association football team, WFC Rossiyanka, Cameroon women's national association football team, CSKA Moscow |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| Nọmba egwuregwu | 57 |
| So na | 2012 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup |
Gabrielle Aboudi Onguéné (onye amụrụ n'abalị̀ iri abụọ na ise nke onwa Febụwarị afọ 1989) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agbara otu CSKA Moscow bọọlụ ugbu a na Russian Championship na otu mba Cameroon.[1] Ọ na agba boolụ nye Rossiyanka n'oge gara aga.[2]
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya na Douala, Aboudi Onguéné ọ malitere iso ụmụ nwoke nọ n'ógbè ya na-agba bọọlụ mgbe ọ bụ nwata.[3][2] A hụrụ ya ma tibanye ya ka ọ gbaa bọọlụ nye klọb ụmụ nwanyị, bu Ngondi Nkam Yabassi.[4][5] Mgbe ọ na-agba boolụ na asọmpi maka klọb ahụ, Canon Yaoundé hụrụ ya wee malite isonye otu ahụ agba egwuregwu nye otu ahụ n'afọ 2005.[4]
Ọrụ ịgba boolụ
[dezie | dezie ebe o si]Klọb
[dezie | dezie ebe o si]Loves Minproff nke wolf Minproff nke Yaoundé, 2009-12
[dezie | dezie ebe o si]Aboudi Onguéné gbara bọọlụ nye Louves Minproff na Cameroonian league nke ogo kachasị elu ma nyere ndị otu ahụ aka imeri asọmpi mba na afo 2009, 2010, na 2011.[5]
Rọshịa, 2015-16
[dezie | dezie ebe o si]Aboudi Onguéné bịanyere aka na Rossiyanka na asọmpi kachasị elu nke Russia maka oge afọ 2015. Goolu isii ọ gbara n'egwuregwu iri bụ nke atọ na league ma nyere ndị otu ahụ aka írute n'ọnọdụ nke abụọ.[1] N'oge afọ 2016, ọ nyere goolu isii n'egwuregwu iri na atọ nke nyeere ndị otu ahụ aka ịmecha nke mbụ na league na ndekọ iri na otu.[1]
CSKA Moscow, 2017
[dezie | dezie ebe o si]Aboudi Onguéné bịanyere aka na CSKA Moscow tupu agbata nke afọ 2017. Goolu iteghete ya n'egwuregwu iteghete ya bụ nke abụọ kachasị elu na league.[6] Ndị otu ahụ mechiri n'ọnọdụ nke anọ na ndekọ iteghete-ano-otu.[1] N'oge afọ 2018, ọ gbara goolu atọ n'egwuregwu ngosi iri na atọ.[1] Aboudi Onguéné nyere goolu mbụ ya n'afọ 2019 megide otu egwuregwu Zvezda Perm n'abali iteghete nke ọnwa Mee nyere ndị otu ahụ aka imeri inweta mmeri atọ na asataghị̀ otu.[7]
Nke Mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Aboudi Onguéné nọchitere anya Cameroon na otu egwuregwu mba Cameroon kemgbe afọ 2008 mgbe enyochara ya mgbe ọ dị afọ iri na ise.[8] N'afọ 2011, o nyeere ndị otu ahụ aka inweta ọla edo na All-Africa Games na Mozambique. N'oge ọkara ikpeazụ megide South Africa, ọ nyere goolu mmeri egwuregwu.[9]

Aboudi Onguéné sonyere na 2012 London Olympics ma nye naanị otu goolu otu ahụ asọmpi ahụ. Na 2015 FIFA Women's World Cup na Canada, ọ nyere goolu na nweta mmeri nke otu ahụ meriri Switzerland ma akpọrọ ya Player of the Match.[10] A họpụtara ya dịka onye egwuregwu kachasị mma na 2016 Africa Women Cup of Nations .[11]
As of 2018[update] N'afọ 2018,emere nhoputa nke Aboudi Onguéné dikaAfrican Women's Footballer of the Yearnke ugboro anọ ya .[8][12]
Na 2019 FIFA Women's World Cup na France, Aboudi Onguéné nyere goolu ngafe megide Netherlands n'oge egwuregwu nke abụọ nke otu ahụ.[13]
Nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si]- Nke onwe onye
- IFFHS CAF Women Team nke Afọ Iri 2011 2020[14]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 4 5 Profile at soccerway
- 1 2 Hilton Ndukong, Kimeng (17 November 2016). "Cameroon: Gabrielle Aboudi Onguéné – From Men's To Women's Football". All Africa. Retrieved 15 June 2019.
- ↑ "Aboudi Onguene, the epitome of dribbles". Fédération Camerounaise de Football (in French). 2019-06-08. Archived from the original on 2019-07-05. Retrieved 2019-06-15.
- 1 2 FIFA.com. "FIFA Women's World Cup France 2019™ - News - Onguene: There's no room for error - FIFA.com". www.fifa.com (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2019-06-15.
- 1 2 Minkoo, Thierry (2018-06-12). "La saga Aboudi Onguéné continue de s'écrire". ICI Cameroun (in French). Archived from the original on 2019-07-05. Retrieved 2019-06-15.
- ↑ "Summary – Supreme Division Women – Russia – Results, fixtures, tables and news – Women Soccerway". www.women.soccerway.com. Retrieved 2019-06-15.
- ↑ Correspondent. "Aboudi Onguene scores first goal of the season as CSKA Moscow pip Zvezda Perm | Goal.com". www.goal.com (in Bekee). Retrieved 2019-06-15.
{{cite cite web}}:|author=has generic name (help) - 1 2 Correspondent. "Cameroon's Gabrielle Onguene: Why I quit school to focus on football | Goal.com". www.goal.com (in Bekee). Retrieved 2019-06-15.
{{cite cite web}}:|author=has generic name (help) - ↑ "Cameroon humble Banyana". News24 (in Bekee). 2011-09-13. Retrieved 2019-06-15.
- ↑ Reuters (2015-06-16). "Cameroon edge Switzerland to reach knockout phase of Women's World Cup". The Guardian (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2019-06-15.
{{cite cite news}}:|author=has generic name (help) - ↑ "- CrTV". crtv.cm. Archived from the original on 2016-12-30. Retrieved 2016-12-29.
- ↑ "Here are all the winners of the 2017 CAF Awards". SAFA (in Bekee ndị America). 2018-01-06. Archived from the original on 2021-06-08. Retrieved 2019-06-15.
- ↑ "LIVE Netherlands (W) – Cameroon (W) – Women's World Cup – 15 June 2019". Eurosport Australia. 2019-06-15. Retrieved 2019-06-15.
- ↑ "IFFHS WOMAN TEAM - CAF - OF THE DECADE 2011-2020". IFFHS. 28 January 2021. Archived from the original on 2 April 2023. Retrieved 21 June 2022.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Gabrielle Onguéné – FIFA competition record (archived)
- Profaịlụ onye egwuregwu na Olympic Games
- Gabrielle Onguéné at Soccerway
- CS1 French-language sources (fr)
- CS1 Bekee ndị United Kingdom-language sources (en-gb)
- CS1 errors: generic name
- CS1 Bekee-language sources (en)
- Pages with script errors
- Articles containing potentially dated statements from 2018
- Articles with invalid date parameter in template
- All articles containing potentially dated statements
- CS1 Bekee ndị America-language sources (en-us)
- Mmadụ ndi di ndụ