Galala (dance)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Galala bụ ụdị egwu na ụdị ịgba egwu na-ewu ewu na Lagos, Naịjirịa nke ndị na-agụ egwu reggae mepụtara.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Olusoji (2014). "From the Street to Stardom: The Socio-Economic Empowerment of Nigerian Youth Through Music", in Falola, Toyin: Education, Creativity, and Economic Empowerment in Africa. New York: Palgrave Macmillan. DOI:10.1057/9781137438508_14. ISBN 978-1-349-49395-1.