Gassol

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gassol
local government area of Nigeria
aha gọọmentigassol Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Taraba Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ8°24′0″N 10°32′0″E, 8°28′22″N 10°32′39″E Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereonyeisi oche nwaanyi Dezie
postal code672 Dezie

 

Calafell - Biblioteca Ventura Gassol

Gassol bụ ọchịchị ime obodo dị na Taraba Steeti, Naijeria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Mutum Biyu (ma ọ bụ Mutumbiyu ma ọ bụ Mutum Mbiyu) n'okporo ụzọ awara awara A4 dị 38 .

Ọ nwere mpaghara 5,548 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị puku narị abụọ na iri anọ na anọ narị asaa na iri anọ na iteghete na ngụkọ nke afọ 2006.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị isii na iri asaá na abụọ. [1]

Oke ugwu nke Gassol bụ osimiri Benue nke osimiri Taraba na -esi n'ebe ugwu erufega na mpaghara ahụ wee banye na Benue.

Gassol bụ otu n'ime ọchịchị ime Obodo iri na isii nke steeti Taraba, nke Imerime ọnụọgụgụ ndị bi na ya bụ ndị Jukun, Wurkun, Fulani na ndị Tiv, a na-ahụta ya dị ka ebe a na-arụ ọrụ ugbo na taraba, ndị fulani na-azụ nnukwu anụ ụlọ, ebe ndị Jukun na Tiv na-akọkwa ọtụtụ ji wee mee Obodo Kwararafa inwe nnukwu ahịa ji na taraba, ahịa ji Kwararafa. Ndị Jukun Wanu na-arụ ọrụ ịkụ azụ nke ukwuu na Tella, otu n'ime nnukwu obodo di na ọchịchị ime obodo a.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.