Gauz

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gauz
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịCôte d'Ivoire Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1971 Dezie
Ebe ọmụmụAbidjan Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ederede, Onye ntaakụkọ, Odee akwụkwọ, osee foto Dezie
ụdị ọrụ yaoru nta akuko, photography, creative and professional writing Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

 


Gauz bụ aha edemede nke Patrick Armand-Gbaka Brede. A mụrụ ya n'afọ 1971 na Abidjan, Ivory Coast .

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Gauz bụ onye na-ese foto, odee, onye nchịkọta akụkọ nke akwụkwọ akụkọ akụ na ụba nke mba Ivory Coast, na onye dere akwụkwọ akụkọ Debout-Payé, nke "Le Nouvel Attila" bipụtara na 2014, Paris. Akwụkwọ ahụ bụ onye mbụ natara onyinye ọhụrụ: "le prix des libraires" Gibert Joseph.

Ọrụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

  • Debout-Payé, Paris, Le Nouvel Attila, 2014. 173 p.
  • Onye edemede nke ihe nkiri "Après l'Océan", Le Nouvel Attila
  • Camarade Papa, Paris, Le Nouvel Attila, 2020, 264 p.

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • 2014 Prix des libraires Gibert Joseph for Debout-Payé
  • Akwụkwọ akụkọ French mbụ kachasị mma nke afọ 2014 site na ọkwa kwa afọ Meilleurs livres de l'année nke magazin Lire for Debout-Payé

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]