Gaa na ọdịnaya

Genevieve Ngo Mbeleck

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Genevieve Ngo Mbeleck
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereGeneviève Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Maachị 1993 Dezie
Ebe ọmụmụKameroon Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
So na2019 FIFA Women's World Cup Dezie

Genevieve Edith Ngo Mbeleck (onye amụrụ n'abalí iri nke onwa Machị n'afọ 1993) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ dị ka onye ọ̀nọ̀ n'etiti.

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gbara bọọlụ nye otu egwuregwu bọọlụ bụ FC Minsk nke (ụmụ nwanyị) n'afọ 2015 na 2016 wee soro ha gbaa bọọlụ Champions League. Mgbe ahụ ọ gbara egwuregwu bọọlụ nye Louves Minproff na Cameroon. N'afọ 2017 ọ bịanyere aka na Sporting Huelva nke mba Spain.[1][2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ngo Mbeleck signs with Sporting Huelva (24 August 2017).
  2. SPAIN: Ngo Mbeleck on target as la Liga returns (9 January 2018). Archived from the original on 17 March 2021. Retrieved on 21 June 2022.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Genevieve Ngo Mbeleck at Soccerway