Jump to content

Genfo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Genfo
obere ụdị nkeporridge Dezie
Akụkụ nkeEthiopian cuisine, Eritrean cuisine Dezie
mba osiEthiopia Dezie
cuisineEthiopian cuisine, Eritrean cuisine Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie
courseporridge Dezie

(Amharic: ገንፎ, gänəfo), Gaʹat (Tigrinya, ga'atə), ma ọ bụ Marca (Oromiffa: Marqaa) bụ ihe siri ike yiri ntụ ọka nke a na-emekarị ka ọ bụrụ dị gburugburu nke nwere oghere n'etiti maka ofe, ngwakọta bọta na ose na-acha ọbara ọbara, ma ọ bụ ihie ndị ozo dị ka ụdịrị flawa, mkpụrụ, nut (<i id="mwFA">Carthamus tinctorius</i>) na flax (Linum usissimum).

Genfo nwere ọtụtụ ihe yiri ya na Arab Asida. A na-eji ọka bali ma ọ bụ ntụ ọka ọka wit eme Genfo ma iji sie ya, a na-ejikọta ntụ ọka na mmiri ma jiri spoon osisi na-agbanye ya mgbe niile. A na-egosi Genfo n'ime nnukwu ugwu nwere oghere n'etiti, jupụtara na ngwakọta nke niter kibbeh na berbere.[1] Enwere ike iji aka ma ọ bụ arịa rie nri ahụ.[2]

  • Nri Eritrea
  • Ndepụta nri ndị Afrịka
  • Ndepụta nri na nri ndị Etiopia
  • Ndepụta nke porridges
  • Asida

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]