George Edozie
Ọdịdị
George Edozie
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | George |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Mee 1972 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ese, studio artist |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Benin |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Akukọ Banyere
[dezie | dezie ebe o si]Amụrụ George Edozie na uboch iri na otu onwa Mee 1972. Ọ gara ụlọ akwụkwọ elementri nke mahadum, Nsukka, si ya banye ulo akwukwo nke ncheta Washington na Ọnisha . Edozie gụrụ Nkà na Mahadum nke Obodo Benin ebe ọ gụrụ oke nmuta na Esem Ihe na arọ 1996. Obi ma na arụkwa orụ na Lagos, Naịjirịa , dika onye na emepụta ihe onyonyo oge nile.
Ihe Ngosiputa
[dezie | dezie ebe o si]George Edozie esonyego na otutu ihe ngosi di iche iche n'ime Naịjirịa nakwa mba ofesi. Ufọdụ n'ime ha bụ: " Ndị omenkà isii Egbeda " Oba Ngosi Nkà, Onikan, Lagos, 2002, "Achomacho " French Cultural center, Ikoyi, Lagos, 2004, "inwe ihu madu " Mahadum Pan-African, Lagos, 2006, " A kaleidoskop nke ejiji omenala Nigeria "Abuja, 2009, [1]
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Nrutuaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Magazine, The Guardian Life (2009-08-22). For Edozie, identity on trial.