George Sodeinde Sowemimo
Ọdịdị
George Sodeinde Sowemimo
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | George |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Novemba 1920 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun |
Ụbọchị ọnwụ ya | 29 Novemba 1997 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu |
Ọkwá o ji | Onye isi ikpe nke Naịjirịa |
ebe agụmakwụkwọ | University of Bristol |
Chief George Sodeinde Sowemimo, GCON (8 Nọvemba 1920 - 29 Nọvember 1997) bụ onye ọka iwu Naijiria na Chief Justice nke Naijiria site na 1983 ruo 1985. Chief George Sodeinde Sowemimo GCON - Onye ọka ikpe nke Naịjirịa[1][2] Tupu ọ bụrụ onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Kasị Elu, a na-echeta Sowemimo dị ka onye ọka ikpe na ebubo ịgba ọchịchị mgba okpuru nke State v Omisade na ndị ọzọ.[3]
Ọrụ iwu
[dezie | dezie ebe o si]Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Prisons and human rights abuses in Nigeria (2). The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 28 September 2015. Retrieved on 26 April 2015.
- ↑ N65m alleged theft: EFCC arraigns Speaker's PA. Vanguard News. Retrieved on 26 April 2015.
- ↑ Ogundere, J. D. (1994). The Nigerian judge and his court. Ibadan. University Press. P. 97