Georges Adéagbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Georges Adéagbo (amụrụ n'afọ 1942) bụ onye obodo Benin n'ese ihe nke a maara maka ọrụ ya na ihe ndị a chọtara.

A mụrụ ya na mba Cotonou, Adéagbo gụrụ akwụkwọ iwu na ododoAbidjan [1] tụpụ ọ kwaga France iji gaa n'ihu na ọmụmụ ya na sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ laghachiri obodo Benin n'afo 1971 mgbe nna ya nwụrụ, wee malite ịmepụta ihe owuwu na gburugburu ebe obibi n'anọpụ iche na ezinụlọ na ọha mmadụ.[2] Ka ọ n'erule mmalite n'afọ 1990, ọ malitere ịnata nkwanye ùgwù mgbe onye nlekọta French chọpụtara ya na mberede nke dara n'ogige Adeagbo. N'ikpeazụ, ọtụtụ afọ nke ọrụ rụrụ n'ókè na nnata nke Prize of Honor na Venice Biennal n'afọ 1999, maka ọrụ ntinye "A Story of a Lion".[3] Adéagbo n'achịkọta ihe maka nka ya ebe ọ bụla ọ gara. Taa, ọ na-ebi na Hamburg, Germany ma n'arụkarị ọrụ n'obodo ya bụ Cotonou.[4]

Flag nke Cotonou, Benin

Toyota Municipal Museum of Art (2000 & 2004)

Blake Byrne, Los Angeles (1999) ~ nyere L.A. MoCA spring (2005)

Ụlọ ngosi ihe nkiri Elisabeth Kaufmann, Zurich (2005)

Ebe Ngosi Ihe Ochie nke Philadelphia (2006)

Ulmer Museum (2007), Oslo National Museum of Art

Ihe owuwu na imewe 2009, MAK Vienna (2009)

  1. National Museum of African Art | African Art Now: Masterpieces from the Jean Pigozzi Collection | Georges Adeagbo. africa.si.edu. Retrieved on 2023-12-15.
  2. National Museum of African Art | African Art Now: Masterpieces from the Jean Pigozzi Collection | Georges Adeagbo. africa.si.edu. Retrieved on 2023-12-15.
  3. National Museum of African Art | African Art Now: Masterpieces from the Jean Pigozzi Collection | Georges Adeagbo. africa.si.edu. Retrieved on 2023-12-15.
  4. Biography Georges Adéagbo (en-US). Moderna Museet i Stockholm. Retrieved on 2023-12-15.