Georgette Nkoma
Ọdịdị
Georgette Nkoma
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Obodo maka egwuregwu | Kameroon |
| Aha enyere | Georgette |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Jụn 1965 |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, omee |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 100 metres |
| So na | 1996 Summer Olympics |
Georgette Nkoma (amụrụ na abalị iri na isii, na onwa isii, na afọ 1965) bụ onye Cameroon na-agba ọsọ. Na afọ 1996 African Championships ọ ritere ihe nrite ọla edo na mita 100 na 200.[1] O mekwara asọmpi na World Championships na afọ 1993, 1995 na 1997, yana na 4 × 100 m relay na 1996 Summer Olympics n'erughị nke ikpeazụ.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ African Championships - GBR Athletics
Njikọta mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Georgette Nkoma at World Athletics