Gaa na ọdịnaya

Gerald Nangoli

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gerald Nangoli
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịUganda Dezie
Aha enyereGerald Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Gerald Nangoli bụ onye omeiwu Uganda na onye otu ndị omeiwu maka Elgon North County na Bulambuli District na nke iri na otu nke Uganda.[1][2]Committee on Finance, Planning and Economic Development – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-03-31.</ref>[3][4] Ọ nwere njikọ na National Resistance Movement (NRM).[2]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Enweghị mmegide na primaries nke NRM ka ọ bụrụ onye na-ebu ọkọlọtọ maka onye omeiwu nke Elgon North County.[5][6] Nangoli meriri na ntuli aka nke 2021 wee bụrụ onye omeiwu maka Elgon North County na Bulambuli District na ọnụ ọgụgụ ka ukwuu nke votu.[4]NRM Dominates Bugisu Region's Parliamentary Polls (en-US). ChimpReports (2021-01-20). Retrieved on 2022-03-31."NRM Dominates Bugisu Region's Parliamentary Polls". ChimpReports. 2021-01-20. Retrieved 2022-03-31.</ref> Nangoli na-anọdụ na Kọmitii na-ahụ maka ego, atụmatụ na mmepe akụ na ụba na Nzukọ Ndị Omeiwu nke iri na otu nke Uganda nke Dr. Keefa Kiwanuka na-eduzi.[2]

Ọrụ ndị ọzọ

[dezie | dezie ebe o si]

Nangoli anọwo na-alụ ọgụ megide nrụrụ aka, iji ọrụ eme ihe n'ụzọ na-ezighị ezi na mmefu ego ọha na eze na Elgon North County.[7] Ọ kpọrọ ndị nwe ego Emyooga ka ha nwekwuo mmetụta ka ndị mmadụ wee nwetakwuo ihe ọmụma banyere otu esi erite uru site na ego Emyoega.[8] Ọ gara ọrụ nke kaserem-kapchorwa-road.[9] Nangoli gara nlekota nke ụlọ akwụkwọ Bulambuli District iji chọpụta steeti ha nọ na ya wee chọpụta na emegharịghị ọtụtụ ụlọ akwụkwọ ahụ n'ihi enweghị ego.[10]

  • Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
  • Irene Muloni

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Endowooza z'ababaka ku kifo kya sipiika (en). New Vision. Retrieved on 2022-03-31.
  2. 2.0 2.1 2.2 Committee on Finance, Planning and Economic Development – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-03-31."Committee on Finance, Planning and Economic Development – Parliament Watch". Retrieved 2022-03-31.
  3. Muloni, Kitutu disagree over govt appointments in Bugisu (en). Monitor (2021-08-31). Retrieved on 2022-03-31.
  4. 4.0 4.1 NRM Dominates Bugisu Region's Parliamentary Polls (en-US). ChimpReports (2021-01-20). Retrieved on 2022-03-31.
  5. NRM Primaries: 33 MPS go through unopposed (en-US). The Independent Uganda (2020-09-04). Retrieved on 2022-03-31.
  6. NRM Primaries: List of Winners, Losers in Bugisu Sub Region (en-US). ChimpReports (2020-09-16). Retrieved on 2022-03-31.
  7. Bulambuli CAO detained for alleged abuse of office (en-US). The Independent Uganda (2021-12-09). Retrieved on 2022-03-31.
  8. Legislators, Entrepreneurs Push for More Sensitization on 'Emyooga' Initiative (en-US). ChimpReports (2022-02-01). Retrieved on 2022-03-31.
  9. Kaserem-Kapchorwa Road to Stimulate Trade in Sebei (en-US). ChimpReports (2022-01-29). Retrieved on 2022-03-31.
  10. Schools in Bulambuli Yet to Receive Funds for Renovation (en). Uganda Radionetwork. Retrieved on 2022-03-31.