Getaneh Kebede

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Getaneh Kebede Gebeto (Amharic: ጌታነህ ከበደ; amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1992) bụ onye Etiopia na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ maka otu egwuregwu Premier League nke Ethiopia bụ Wolkite City.