Ghyslaine Nke
Ọdịdị
Ghyslaine Nke
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon, Equatorial Guinea |
| Aha enyere | Ghyslaine, Salomé |
| Aha ezinụlọ ya | Noah |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Jụn 1989 |
| Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Malabo Kings FC, Huracanes FC, Leones Vegetarianos FC |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Ghyslaine Salomé Nke Noah (onye amụrụ n'abalị̀ asatọ nke ọnwa June n'afọ 1989), nke a maara dị ka Salomé Nke, bụ onye na-agba bọọlụ nke na-agbachitere otu egwuregwu Malabo Kings, ebe ọ na-eje ozi dị ka onyeisi nke otu egwuregwu boolụ ahụ. A mụrụ ya ma zụlite ya na Cameroon, ọ bụ nwa amaala Equatorial Guinea ma na-agba egwuregwu bọọlụ nye otu ụmụ nwanyị nke mba ahụ.[1]
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Nke sonyeere n'òtù ahụ na 2012 African Women's Championship .[2]
Ihe mmepụta ya na mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Akara nweta edepụtara nke mmepụta ya nke Equatorial Guinea bịara dị ka nke mbụ
| Mba. | Ụbọchị | Ebe a na-anọ | Onye mmegide | Ihe ndị a tụrụ | Nsonaazụ | Ịsọ mpi |
|---|---|---|---|---|---|---|
1
|
9 June 2018 | Malabo Stadium, Malabo, Equatorial Guinea | Kenya | 2–0
|
2–0
|
2018 Africa Women Cup of Nations iru eru |
Nsọpụrụ na onyinye
[dezie | dezie ebe o si]Klọb
[dezie | dezie ebe o si]- Estrellas de E'Waiso Ipola
- Liga Nacional de Fútbol Femenino: 2018
- Equatorial Guinea
- Iko Mba Afrịka Ụmụ nwanyị: 2008, 2012
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sapa Buele. Entrevista con salomé Nké Noha, jugadora de Malabo Kung (es). La Gaceta de Guinea. Retrieved on 20 December 2020.
- ↑ List of players of the 8th African Women Championship, EQUATORIAL GUINEA 2012. cafonline.com (2012). Archived from the original on 22 February 2013. Retrieved on 28 October 2016.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Salomé Nke – FIFA competition record (archived)
- Ghyslaine Nke on Instagram