Gil Semedo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gil Semedo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịCape Verde Dezie
Aha enyereGil Dezie
aha ezinụlọ yaSemedo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Ọktoba 1974 Dezie
Ebe ọmụmụSanta Catarina Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu, onye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1991 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
webụsaịtịhttp://www.gilsemedo.com/ Dezie

TGil Semedo Moreira (amụrụ n'Oktoba 25, na afọ 1974), nke a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ Gil Semedo, bụ onye na-edekọ egwu na Cape Verde, onye na-ede egwu, onye ọchụnta ego, na onye na-emepụta ihe ndekọ. Ọ ghọrọ onye a ma ama na afọ 1991 mgbe a tọhapụrụ "Menina", egwu mbụ sitere na abọm izizi ya nke nwere otu aha ahụ. Gil bụ otu n'ime ndị ama ama kachasị ike n'Afrịka na-asụ Portuguese, ebe ọ rere ihe karịrị otu nde ndekọ ma mepụta ụdị egwu nke ya (ngwakọta nke ụdị egwu ọdịnala Cape Verdean dị ka Coladeira, Funana na Batuko agwakọta ya na zouk, pop na R&B).

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Semedo na Santiago, Cape Verde, mgbe ọ dị afọ isii ọ kwagara Netherlands, ebe ọ ka bi. O nwetara ọganihu ya na afo 1990 mgbe ọ ruru na ngwụcha na ihe ngosi Dutch talent TV Sound Mix Show mgbe ọ dị afọ iri na ise. Ọ ga-aga n'ihu wepụta egwu mbụ ya n'afọ sochirinụ, n'afọ 1991.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]