Gino Strada
Ọdịdị
Gino Strada
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Italy |
| Aha n'asụsụ obodo | Gino Strada |
| Aha ọmụmụ | Luigi Strada |
| Aha enyere | Luigi |
| Aha ezinụlọ ya | Strada |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Eprel 1948 |
| Ebe ọmụmụ | Sesto San Giovanni |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 13 Ọgọọst 2021 |
| Ebe ọ nwụrụ | Honfleur |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ihe kpatara ọnwụ | heart failure |
| Date of burial or cremation | 13 Ọgọọst 2021 |
| Ebe olili | Campo Verano |
| Dị/nwunye | Teresa Sarti Strada |
| Nwa | Cecilia Strada |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy |
| Asụsụ ọ na-ede | Asụsụ mba Italy |
| Ọrụ ọ na-arụ | surgeon, physician writer, onye edemede, peace activist |
| Ụdị ọrụ ya | surgery, physiology |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Milan |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | ekweghị na Chineke |
| Ihe omume dị ịrịba ama | funeral |
| Ihe nrite | Right Livelihood Award, Viareggio-Versilia International Prize, Martinetto Award, Q96374425 |
| Supported sports team | Inter Milan |
Gino Strada (21 Eprel 1948 n'ụbọchị 13 Ọgọst 2021) bụ onye dọkịta na-awa ahụ n'agha n'Ịtali, onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ, onye na'ahụ maka udo, na onye guzobere Emergency, otu mba ụwa na-abụghị nke gọọmentị.
A mụrụ Gino Strada n'ụbọchị 21 Eprel 1948 na mpaghara Milan nke Sesto San Giovanni .[1][2] Mgbe ọ gachara Giosuè Carducci lyceum, ọ gụrụ ọgwụ na ịwa ahụ trauma na Mahadum Milan ma gụsịrị akwụkwọ n'afọ 1978, na-ahụ maka ịwa ahụ mberede.[1][2] Mgbe ahụ, ọ gụrụ akwụkwọ ma zụọ dị ka onye dọkịta na-awa ahụ n'obi n'ọtụtụ nnukwu ụlọ ọgwụ na mba ofesi, gụnyere Mahadum Stanford na Mahadum Pittsburgh na United States na Ụlọ Ọgwụ Groote Schuur na Cape Town, South Africa.[2]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "La storia di Gino Strada, medico filantropo", Corriere della Sera, 13 August 2021. Retrieved on 15 August 2021. (in it)
- 1 2 3 "Gino Strada: Italian surgeon and Emergency NGO founder dies aged 73", euronews, 13 August 2021. Retrieved on 15 August 2021. (in en)