Giorgos Catsadorakis

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Giorgos Catsadorakis
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGreece Dezie
Aha enyereGiorgos Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1958 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaGreek Dezie
Ọrụ ọ na-arụbiologist Dezie
ebe agụmakwụkwọNational and Kapodistrian University of Athens Dezie
Ihe nriteGoldman Environmental Prize Dezie

Giorgos Catsadorakis bụ onye Greece na-ahụ maka sayensị ihe ndị dị ndụ. E nyere ya ihe nrite Goldman maka ebe obibi n'afọ 2001, maka onyinye ya na nchekwa nke ala mmiri nke Préspa, ya na onye ọkà mmụta ihe ndị dị ndụ Myrsini Malakou. Mgbalị ha dugara na nkwekọrịta n'etiti Gris, Republic of Macedonia na Albania maka iguzobe ogige Préspa dị ka ebe echedoro nke mpaghara ahụ.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]