Gaa na ọdịnaya

Girei

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Girei
local government area of Nigeria
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Hausa Dezie
AgbụrụNdị Fulani, Ndị ugwu Haụsa Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaAdamawa Steeti Dezie
Dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
Nhazi ọnọdụ9°22′0″N 12°33′0″E, 9°25′35″N 12°28′51″E Dezie
Map
Girei LGA dị na Adamawa Steeti

Girei bụ obodo na ọchịchị ime obodo nke Adamawa Steeti, Naijiria. Ọ dabere na osimiri Benue . Ndị na-achị ebe ahụ bụ ndị Fulbe ma ọ bụ Fulani ; Otu o sila dị, ọnụ ọgụgụ buru ibu nke Bwatiye bikwa n'obodo nta dịka Greng, Ntabo, na Labondo n'ime mpaghara ọchịchị ime obodo Girei. Ihe bụ́ isi ndị mmadụ na-arụ n’ógbè ahụ bụ ọrụ ugbo na ịzụ ehi. Girei bụkwa ebe obibi nke Rediyo Gotel.