Glory Odiase
Ọdịdị
Glory Odiase
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Septemba 1993 |
Ebe ọmụmụ | Rivers state |
ọrụ ọ na-arụ | sport cyclist |
ụdị egwuregwu | cycle sport |
so na | 2014 in women's road cycling, 2019 in women's road cycling |
Glory Odiase (ka amụrụ n'ụbọchị nke 15 n'ọnwa Septemba n'afọ 1993) bụ onye Naijiria ọkachamara n'ịgba ígwè.[1] O ritere ihe nrite ọla edo mgbe ọ na-anọchite anya Naịjirịa na mmemme ịgba ígwè oge ụmụ nwanyị n'akụkụ Happiness Okafor, Rosemary Marcus, na Gripa Tombrapa na 2015 All-Africa Games na Congo Brazzaville .[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kazeem Busari. "Ajibade wins Cyclefest Championship", The Punch, 17 June 2013. Retrieved on 11 September 2015.
- ↑ "All Africa Games: Team Nigeria women win gold in cycling", Vanguard, 10 September 2015. Retrieved on 11 September 2015.