Godfrey Kennedy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Godfrey Kennedy
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereGodfrey Dezie
aha ezinụlọ yaKennedy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1974 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Godfrey Kennedy (a mụrụ n'afọ 1974) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe.

Kennedy malitere ọrụ ịkpụ ihe na 1992, ya na onye agbata obi ya, John Type na-arụ ọrụ. Ọrụ ya nwekwara mmetụta site na nke Moses Masaya na Brighton Sango. Kennedy na-ewere isiokwu ya site na akụkọ ihe mere eme na ọdịbendị Afrịka.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]