Godfrey Mtenga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Godfrey Mtenga
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereGodfrey Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1965 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Godfrey Mtenga (b. c. 1965) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe. Ọ bụ nwafọ Chitaunhike na mpaghara Guruve, ọ hapụrụ ụlọ akwụkwọ mgbe ọ dị afọ iri na asatọ wee malite ịkpụ ihe n'afọ 1987, ya na Brighton Sango na-arụ ọrụ. Mgbe ọnwa isii gasịrị, ọ malitere ịrụ ọrụ n'onwe ya. E gosipụtara ya na Ngosipụta Kwa Afọ na National Gallery of Zimbabwe n'afọ 1989.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]