Gotytom Gebreslase

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gotytom Gebreslase
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEthiopia Dezie
Aha enyereGotytom Dezie
aha ezinụlọ yaGebreslase Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Jenụwarị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụEthiopia Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpilong-distance running Dezie

Gotytom Gebreslase (amụrụ n'abalị iri na ise nke ọnwa Jenụwarị afọ 1995) bụ onye Etiopia na-agba ọsọ ogologo oge. O meriri n'ọsọ ụmụ nwanyị n'afọ 2021 Berlin Marathon na Berlin, Germany.[1][2][3] Nke a bụkwa oge izizi ya na marathon ma bụrụ oge nke asatọ kachasị ọsọ nke ụmụ nwanyị n'akụkọ ihe mere eme nke ọsọ ahụ.[4][5][6] Gebreslase gbara ọsọ n'afo 2022 Tokyo Marathon ma mechie nke atọ n'ime oge nke 2:18:18.[7]

O meriri ihe nrite ọla edo na ihe omume puku mita atọ ụmụ nwanyị na 2011 World Youth Championships in Athletics nke emere na Lille Métropole, France. O nwetakwara ọla nchara n'asọmpi puku mita ise nke ụmụ nwanyị na 2012 African Championships in Athletics nke emere na Porto Novo, Benin.

N'afọ 2013, ọ sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị na IAAF World Cross Country Championships nke emere na Bydgoszcz, Poland. N'afọ 2015, ọ mechara n'ọnọdụ nke anọ na ihe omume puku mita ise nke ụmụ nwanyị na African Games nke emere na Brazzaville, Republic of the Congo.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Ethiopians Gebreslase and Adola win Berlin marathon as Bekele falls short in world record bid", Olympics.com, 26 September 2021. Retrieved on 26 September 2021.
  2. "Ethiopia’s Guye Adola and Gotytom Grebreslase are the surprise winners of the 2021 Berlin Marathon", Canadian Running, 26 September 2021. Retrieved on 26 September 2021.
  3. AFP (2021-09-26). Gebreslase, Adola lead Ethiopian sweep at Berlin Marathon (en-US). Daily Sabah. Retrieved on 2022-03-07.
  4. Houston. "Adola and Gebreslase win at Berlin Marathon as Bekele fails to threaten world record", InsideTheGames.biz, 26 September 2021. Retrieved on 26 September 2021.
  5. "Berlin Marathon: Ethiopia's Guye Adola and Gotytom Gebreslase win men's and women's races", BBC Sport, 26 September 2021. Retrieved on 27 September 2021.
  6. Gotytom Gebreslase is the Fastest Runner You've Never Heard Of. Women's Running (2022-03-03). Retrieved on 2022-03-11.
  7. Fast Women: Kosgei, Sisson return to the top. us7.campaign-archive.com. Retrieved on 2022-03-11.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]