Goutam Paul
Ọdịdị
Goutam Paul bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India na-eje ozi dị ka onye otu 17th West Bengal Assembly si Karandighi Assembly constituency.[1] O sitere na All India Trinamool Congress O jiri vootu 116,594 merie.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ LIST OF MPs and MLAs. Government of Uttar Dinajpur.
- ↑ Goutam Paul() Of Karandighi (West-bengal) Constituency Election Results 2022. NDTV. Archived from the original on 2022-10-26. Retrieved on 2022-10-26.