Government Gazette (Lagos)
Ọdịdị

Government Gazette (Lagos)
| Oge/afọ mmalite | 1887 |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Ebe | Lagos |
| Street address | Lagos State Ministry of Justice,Alausa, Ikeja, Lagos, Nigeria |
| Akara ekwentị | +234 9027808297 |
| Webụsaịtị | https://lagosstatemoj.org/test/ |
Gazette gọọmentị bụ akwụkwọ akụkọ gọọmentị maka ndị Britain na-achị Lagos. E bipụtara ya n'agbata afọ 1887 na Eprel 1906.[1]
Ọ gara n'ihu site na Government Gazette nke Protectorate of Southern Naijiria mgbe e webatara Lagos n'ime Southern Nigeria Protectorate dị na Februwari 1906.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke akwụkwọ akụkọ ndị Britain na-achị
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ LAGOS (BRITISH COLONY AND PROTECTORATE)CRL Foreign Official Gazette Database, 2014. Retrieved 22 August 2014.