Gaa na ọdịnaya

Grace Alache Jerry

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Grace Alache Jerry
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoGrace Alache Jerry Dezie
Aha enyereGrace Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye asọmpi ịma mma, disability rights movement Dezie

Grace Alache Jerry bụ onye Naijiria nwere nkwarụ, onye na-akwado ihe ndị ruuru mmadụ, onye na 'egwú na eze nwanyị mara mma nke e nyere Miss Wheelchair Nigeria. Ọ bụ ọnụ na-ekwuru ihe karịrị mmadu nde ndị Naijiria 35 na-ebi na nkwarụ. Grace Jerry, onye isi nchịkwa nke Inclusive Friends Association emeela na kọntaktị n'ime na n'èzí Naịjirịa. Ọ bụ onye 2015 Mandela Washington Fellows bụ onye Onye isi ala Barack Obama sọpụrụ.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. The News. "Photo of the Day: Obama embraces Nigeria's disability rights activist Grace Jerry", 4 August 2014. Retrieved on 30 September 2016.