Greta Adami

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Greta Adami

Greta Adami (amụrụ n'abalị iri atọ n'ọnwa Julaị n'afọ 1992) bụ onye Ịtali na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba n'etiti nye otu egwuregwu AC Milan ma gosipụta na otu ụmụ nwanyị nke mba Ịtali.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Emeela Adami ka ọ bụrụ onye otu mba Ịtali, ma gosipụtakwa n'otu ahụ n'oge 2019 FIFA Women's World Cup qualifying cycle.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Women World Cup Qualifiers Europe 2017/2018 » Teams (Italy). WorldFootball.net. Retrieved on 29 August 2019.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Greta Adami – UEFA competition record (archive)
  • Greta Adami at WorldFootball.net
  • Greta Adami at Soccerway